intlsos ebola poster 12nov2014 igbo»Šni bỤ ebola na olee ka ... obara nwere ike idi na ya otoro...

1
Nje Ebola Ebola dn’ezie ma nwere ike gbu gEbola na-agbasa n’etiti ha obodo ugbu a Iji na-ara ra, ga-enweriri MMETKPM KWEM na mmadnke ahesighike mabmmiri site n’ahha gwnje agaghigbu Ebola Nweta gwgwozugbo n’ebe ana elekta ndnwere Ebola. Nke a ga amba ohere maka mgbake Mmetna ozu onye nwuru nwere ike kpata ra ofufe. KPACHARA ANYA (Jiri nlezianya lie. Ngide n’az) ASAKWALA ahu, metu aka m’obu susuo ozu onye nwuru site n’oria Ebola onu ASAKWALA aka gi n’ime efere ndi meturu ozu onye nwuru site n’oria Ebola sara aka ha GNI BEBOLA NA OLEE KA SI AGBASA? INWERE IKE IBUTA ORIA EBOLA SITE NA MMEKOTA AHU GI NA NKE ONYE N’ARIA ORIA A MA OBU OZU ONYE ORIA A GBURU SAA AKA GI UGBORO-UGBORO KWA UBOCHI – Jiri NCHA (oburu n’inweghi ike isa aka gi, jiri “gel alcohol” hiocha ya) Emetukwala onye n’aria oria Ebola ma obu ihe ndi a si ya n’ahu puta aka OBARA, AGBO, NSI MA OBU OTORO, MMAMIRI Ebola dn’ahanmannakwa Ri anesiri nke ma naanZere anmanha nke na-ara ra mabnke hrozu Zere sna annke sbrna na-ara ra mabmetrmmadnke na-ara ra mabmmiri site n’ahha: Kpọọ lgwgGee ntndmdah. Enwere ike zipgna lgwpriche Ekwela ka onye bla metgKpachara nnọọ anya nke gbọọkwanna afssa gThis poster has been developed for educational purposes only and is correct at the time of publication. It is not a substitute for professional medical advice. Should you have any questions or concerns about any topic in the poster, please consult your medical professional. © 2014 AEA International Holdings Pte. Ltd. All rights reserved. Unauthorised copy or distribution prohibited. 12 November 2014 IGBO For more information visit: www.internationalsos.com/ebola Ntule na gwgwozugbo n’ebe ana elekta ndnwere Ebola ga amba ohere maka mgbake Otumadi ndi no ha nso dika Ndi ezi n’ulo ha Ndi oru ahu ike MGBA AMA Ihe ndia nwere ike imalite n’etiti ihe dika mkpuru ubochi abuo ruo ohu n’otu mmadu butere oria a site n’imetuta onye n’aria oria ebola ma obu ozu onye nwuru site n’oria a ahu MGBA AMA MBIDO ORIA A MGBA AMA MGBE OGE GAGORO AHU OKU AGBO ORURU ISI OWUWA IKE OGWUGWU OGBUGBO Obara nwere ike idi na ya OTORO Obara nwere ike idi na ya UKWARA Obara nwere ike idi na ya OBARA OGBUGBA (gunyere site n’imi, onu, akpukpo ahu) MGBOCHI IHE IGA-EME m’oburu na ibuta oria a

Upload: others

Post on 26-Apr-2020

2 views

Category:

Documents


0 download

TRANSCRIPT

  Nje Ebola 

• Ebola dị n’ezie ma ọ nwere ike ịgbu gị

• Ebola na-agbasa n’etiti ọha obodo ugbu a

• Iji na-arịa ọrịa, ị ga-enweriri MMETỤ KPỌM KWEM na mmadụ nke ahụesighịike maọbụ mmiri site n’ahụ ha

• Ọgwụ nje agaghị igbu Ebola

• Nweta ọgwụgwọ ozugbo n’ebe ana elekọta ndị nwere Ebola. Nke a ga amụba ohere maka mgbake

Mmetụ na ozu onye nwuru nwere ike ịkpata ọrịa ofufe. KPACHARA ANYA (Jiri nlezianya lie. Nọgide n’azụ)

• ASAKWALA ahu, metu aka m’obu susuo ozu onye nwuru site n’oria Ebola onu

• ASAKWALA aka gi n’ime efere ndi meturu ozu onye nwuru site n’oria Ebola sara aka ha

GỊNI BỤ EBOLA NA OLEE KA Ọ SI AGBASA? 

• INWERE IKE IBUTA ORIA EBOLA SITE NA MMEKOTA AHU GI NA NKE ONYE N’ARIA ORIA A MA OBU OZU ONYE ORIA A GBURU

• SAA AKA GI UGBORO-UGBORO KWA UBOCHI – Jiri NCHA (oburu n’inweghi ike isa aka gi, jiri “gel alcohol” hiocha ya)

• Emetukwala onye n’aria oria Ebola ma obu ihe ndi a si ya n’ahu puta aka OBARA, AGBO, NSI MA OBU OTORO, MMAMIRI

Ebola dị n’ahụ anụmanụ nakwa

• Ri anụ esiri nke ọma naanị

• Zere anụmanụ ọhịa nke na-arịa ọrịa maọbụ nke hụrụ ozu

• Zere ụsụ na anụ nke ụsụ

Ọ bụrụ na ị na-arịa ọrịa maọbụ ị metụrụ mmadụ nke na-arịa ọrịa maọbụ mmiri site n’ahụ ha:

• Kpọọ ụlọ ọgwụ gị

• Gee ntị ndụmọdụ ahụ. Enwere ike ị zipụ gị na ụlọ ọgwụ pụrụ iche

• Ekwela ka onye ọ bụla metụ gị

• Kpachara nnọọ anya nke gbọọkwanụ na afọ ọsịsa gị

This poster has been developed for educational purposes only and is correct at the time of publication. It is not a substitute for professional medical advice. Should you have any questions or concerns about any topic in the poster, please consult your medical professional.

© 2014 AEA International Holdings Pte. Ltd. All rights reserved. Unauthorised copy or distribution prohibited. 12 November 2014 IGBO For more information visit: www.internationalsos.com/ebola

Ntule na ọgwụgwọ ozugbo n’ebe ana elekọta ndị nwere Ebola ga amụba

ohere maka mgbake 

Otumadi ndi no ha nso dika

• Ndi ezi n’ulo ha • Ndi oru ahu ike  

MGBA AMA Ihe ndia nwere ike imalite n’etiti ihe dika mkpuru ubochi abuo ruo ohu n’otu mmadu butere oria a site

n’imetuta onye n’aria oria ebola ma obu ozu onye nwuru site n’oria a ahu

MGBA AMA MBIDO ORIA A MGBA AMA MGBE OGE GAGORO 

AHU OKU AGBO ORURU

ISI OWUWA IKE OGWUGWU

OGBUGBO Obara nwere ike idi

na ya OTORO

Obara nwere ike idi na ya

UKWARA Obara nwere ike idi

na ya

OBARA OGBUGBA (gunyere site n’imi, onu, akpukpo ahu)

MGBOCHI IHE IGA-EME m’oburu na ibuta oria a